ụlọ ọrụ
Ọdịdị
ụlọ ọrụ
Nkọwa
[dezie]ime ụlọ, nhazi nke ọnụ ụlọ, ma ọ bụ ụlọ ejiri mee ihe maka azụmahịa, ọkachamara ma ọ bụ ọrụ ọchịchị.
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha

Ọmụmaatụ
[dezie]Anọm na ụlọ ọrụ ugbua
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Ebe ọrụ
Ntughari n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Yoruba
[dezie]Ọfiisi
Hausa
[dezie]Ofishin