ụlọ ịchọ mma
Ọdịdị
ụlọ ịchọ mma
Nkọwa
[dezie]- ụlọ ịchọ mma
bụ ebe ndị mmadụ na-aga ka a mee ha mma — dịka isi, ntutu, mkpịsị aka, ihu.
Nkejiasụsu
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Nne m gara ụlọ ịchọ mma ka a kwụọ ya isi.
- Ụlọ ịchọ mma dị n'okporo ụzọ ahụ jupụtara n'ụmụ nwanyị.
Mkpọpụta
[dezie]