Gaa na ọdịnaya

ụkporo

Sitere na Wiktionary

ụkporo

Nkọwa

[dezie]

Iwu ndị emegasịrị nke bụ otu achọrọ ka esiri mee ihe n'obodo maọbụ n'otu. Ọ bụkwa ihe eji atụziaka ụzọ aga agbaso ilebara ihe ọbụla nke ga adapụta anya.


Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ọ dị mma ị gbaso ụkporo eji eme ihe ewepụtara

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

policy

French

[dezie]

stratégies