Ụzụ na-amaghị akpụ ogene lee egbe anya n'ọdụ.
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]- Nke a bụ ilu Igbo na-akọwa na onye na-amaghị ka-esi eme ihe gee muta na aka ndị bụ ọkachamara na ngalaba ahụ
- Ilu a na-akọwa kwa na o nweghị onye kwesịrị inwe mkpesa n'iyi na omara ka esi eme ihe.
- ilu a na-arụzi aka ka onye ọbụla ga amuta ìhè nke otinyere uche ime ma ọ nweta ezi nkụzi ya.
Myiri n'asụsụ
[dezie]Bekee
[dezie]- No excuse for not knowing how to do something
- You can always learn how to do anything with the right training.