Ụzọ
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ okwu Igbo na akọwa maka mmadụ, mmiri maọbụ anụmanụ si agafe,enwegasịrị ụzọ dị icheiche dịka ụzọ mmiri, okporo ụzọ,dgz.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]- Ụzọ ahụ ewepụtara mere mpe, mmadụ agaghị aganwu ya.
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]ụzọ - Anambra (Nnewi, Awka na Onitsha) ụzọ - Imo (Owerri) okporo - Enugu (Nsukka) okporo ụzọ - Abia state (Abiriba) ụzọ - Ebonyi (Afikpo)