Gaa na ọdịnaya

Ụwa nke Atọ

Sitere na Wiktionary

Ụwa nke Atọ bụ mba ndị nwere mmepe akụ na ụba na akụrụngwa dị ala.

Nkejịasụsụ

[dezie ebe o si]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie ebe o si]

A ka na-ewere Africa, Asia na Latin America dịka ụwa nke atọ.

Mkpọpụta

[dezie ebe o si]

Mba nke ịtọ

Ntụghari n’asụsụ ọzọ

[dezie ebe o si]

Third World