Gaa na ọdịnaya

Ụtalị

Sitere na Wiktionary

"""Ụtalị"""

Nkọwa

[dezie]

Ụtalị bụ osisi eji apịa mmadụ ma omee ihe ọọjọ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Eji ụtalị apịa mmadụ

Mkpọpụta

[dezie]

Ụ́tálị́

Olumba

[dezie]
  • Ịtalị
  • Mpịa mpịa
  • Áñá

Ntụgharị

[dezie]

Bekee

[dezie]

Cane https://en.m.wiktionary.org/wiki/Cane