Gaa na ọdịnaya

Ụsụ

Sitere na Wiktionary

"Ụsụ"

nkọwa

[dezie]

anụ nwere isi ka oke na efekarị n'abali. Ọ na akpodo isi n'ala ,a ọ na ehi ụra ma ọbụ bere n'osisi.

Nkejịasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ebere na ehi ụra ka Ụsụ.

mpkọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ụsụ

Ntụgharị na asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

[]