Gaa na ọdịnaya

Ụmụọkpụ

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ụmụọkpụ bụ ụmụ nwanyị niile lụrụla di pụọ n'ezinụlọ ebe amụrụ ha. Ha na-abịaruzi n'ezinụlọ mụrụ ha, ha na-abịa dịka ụmụọkpụ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Chimamanda Adichie so n'òtù ụmụọkpụ n'Abba, maka n'Ọ lụọla di onye ọcha.

Mkpọpụta

[dezie]
Ụmụọkpụ




Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ Ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]