Gaa na ọdịnaya

Ụlọmposi

Sitere na Wiktionary

ụlọmposi

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ obere ụlọ a na-eje na ya wee nyụọ nsi

Ụlọmposi

Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ha enweghị ụlọmposi n'ime ụlọ ha kama ụlọmposi ha dịpụrụ adịpụ


Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

lavatory