Ụlọikpe nke mba ụwa
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ụlọ ikpe nke mba ụwa," bụ ngalaba ikpe nke mba uwa hiwere na 1945 iji dozie esemokwu gbasara mba na ibe ya ma nye ndụmọdụ gbasara iwu nke òtù mba ụwa na ụlọ ọrụ ha nyere ikike .Isi ụlọ ọrụ ụlọ ịkpe a di na Hague,nke Netherlands
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Mkpọpụta
[dezie]Ọmumaatụ
[dezie]Obodo m gara ịkpe n' ụlọ ịkpe mba ụwa.
Olundi
[dezie]Ụlọ ịkpe ụwa nile