Gaa na ọdịnaya

Ụlọikpe ikpe ziri ezi nke Mba Ụwa

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ụlọikpe ikpe ziri ezi nke mba ụwa bụ ngalaba ikpe izizi nke United Nations guzobere na 1945 nke na-edozi esemokwu gbasara iwu n'etiti mba ụwa.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Isi ụlọ ọrụ Ụlọikpe ikpe ziri ezi nke mba ụwa dị na Hague.

Mkpọpụta

[dezie]

Olundi

[dezie]

Ntụghari n’asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

International Court of Justice