Gaa na ọdịnaya

Ụlọikpe Mpụ Mba Ụwa

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ụlọikpe Mpụ Mba Ụwa bụ ụlọikpe zuru ụwa ọnụ nke na-ekpe ndị mmadụ ikpe n'otu n'otu maka mpụ ndị kachasị dị njọ dịka mgbukpọ mmadụ, mpụ agha, mpụ megide ụmụ mmadụ, na ime ihe ike megide mba ọzọ.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ụlọikpe Mpụ mba ụwa na-enyere aka idozi ikpe mpụ dị egwu.

Mkpọpụta

[dezie]

Olundi

[dezie]

Ụlọikpe Mpụ Mba Niile

Ntụghari n’asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

International Criminal Court