Ụlọ uka
Ọdịdị
Ụlọ uka
Nkọwa
[dezie]Ụlọ uka bụ ebe ndị mmadụ na-ezukọ maka ịkpọ Chineke, ịgụ Akwụkwọ Nsọ, ekpere na ofufe. Ọ bụ ụlọ nsọ ma ọ bụ ebe a na-eme omume okpukpe.
Nkejiasụsu
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Chinedu gara ụlọ ụka ụtụtụ a.
- Ụlọ ụka anyị dị nso n'ụlọ akwụkwọ.
Mkpọpụta
[dezie]
Olu mba
[dezie]- Ụlọ nsọ Chineke