Gaa na ọdịnaya

Ụlọ oriri

Sitere na Wiktionary

Ụlọ oriri


Three_Kings_Restaurant,_Ottawa_-_Inside_view_(6454766033)

Nkọwa

[dezie]

Ụlọ oriri bụ ebe a na-ere nri ma ọ bụ ebe ndị mmadụ na-eje iri nri. Ọ bụ ụlọ ma ọ bụ ụlọ ahịa e ji eri nri.

Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Anyị gara ụlọ oriri iri nri abalị.
  2. Nkechi na-arụ ọrụ n'ụlọ oriri dị n'okporo ụzọ.


Mkpọpụta

[dezie]
Restaurant


Olu mba

[dezie]
  1. Ụlọ nri

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

restaurant