Gaa na ọdịnaya

Ụlọ ndi na-enweghị ebe obibi

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ebe nchekwa ndi  na-enweghị ebe obibi bụ ụlọ arụrụ maka  ndị mmadụ na ezinaụlọ na-enweghị ebe obibi, ka ha biri nwa oge. Nkeá bu ihụ na ndị n'enweghi ebe obibi nwere ezi nchekwa, ka a hapụ ikpughere ndị dị etu a ihụ igwe ya nakwa ka ihe ọjọọ ghara idakwasi gburugburu anyị.

Ụlọ mberede yiri ebe nchekwa ndi na-enweghi ebe obibi. Ihé di iche bu na ụlọ mberede bu ebe arụrụ maka ọnọdụ dika ndaba n'uzọ Okike maọbu ọnọdụ ọha mmadụ. Oke ọnọdụ ihu igwe na - ebutekarị nsogbu yiri ọdachi ndapụta bụ ihe kpatara eji arụ ụlọ ikpo ọkụ nka ga-arụ ọrụ obere oge.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmumaatụ

[dezie]

Ada bi na ebe nchekwa ndi enweghi ebe obibi.

Olumba

[dezie]

Ntughari n' asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]