Ụlọ ọrụ Ahụike mba Ụwa (WHO)
Ọdịdị
Ụlọ Ọrụ Ahụike mba Ụwa (WHO)
Nkọwa
[dezie]Ụlọ ọrụ ahụike mba ụwa (WHO) bụ ụlọ ọrụ pụrụ iche nke United Nations guzobere n'abalị asaa n'ime ọnwa Eprel, afọ 1948, nke na-ahụ maka ahụike ọha na eze na mba ụwa gbaa gburugburu. Isi ụlọ ọrụ ha dị na Geneva, Switzerland ma hà nwere ụlọ ọrụ dị na mpaghara isii nakwa ụlọ ọrụ ndị nta dị ótù narị na iri ise nà mba ụwa gbaa gburugburu.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Ụlọ ọrụ WHO enyerelakwa ala anyị Naijiria aka ọzọ site n'inye ha nnukwu ego ka ha were chụọ ọrịa mmịnwụ ọsọ ụkwụ eru ala.
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]