Gaa na ọdịnaya

Ụlọ ịsa ahụ

Sitere na Wiktionary

Ụlọ ịsa ahụ

Small_Bathroom_Renovation_in_Wellington

Nkọwa

[dezie]
  1. Ụlọ ịsa ahụ
bụ ebe  emebere maka ịsa ahụ, ọ nwere ike ịnwe ọdọ mmiri, tap.

Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Nwanyị ahụ nọ na ụlọ ịsa ahu na-asa ahụ.
  2. Obi gara ụlọ ịsa ahụ tupu ọ hapụ ụlọ.


Mkpọpụta

[dezie]
Bathroom


Olu mba

[dezie]
  1. Ụlọ ịwụ mmiri

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/w/index.php?search=bathroom