Gaa na ọdịnaya

Ụkwa ruo oge ya, ọ daa

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ndị igbo jị Ilu na-agba mmadụ ume ka anyị nwee ndidi maka ihe niile dị n'okpuru anyanwụ nwere oge.

Myiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

There is time for everything