Gaa na ọdịnaya

Ụkpana okpoko gburu bụ nti chiri ya.

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ị maracha ihe ikwesiri ime ma gị emeghị ya, onwe gị ka ị na-eme.

Mkpọpụta

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ

[dezie]

Bekee

[dezie]

A grasshopper that is killed by a fly is deaf.