Gaa na ọdịnaya

Ụkaegbu

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nkea bụ aha mmadụ nke pụtara na okwu ndị mmadụ na-ekwu maọbụ okwu ndị mmadụ kwurula banyere m agaghị egbu m . Ọ na-akọwa na okwu ndị mmadụ apụghị ime ka mmadụ nwụọ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ka ndị mmadụ kwuchara ihe niile juru ha n'ọnụ, nwaanyị ahụ mesịrị mụọ nwa wee kpọọ ya Ụkaegbu dịka aha ọ ga na-aza

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

People's talk cannot kill or harm me.