Gaa na ọdịnaya

Ụjọ

Sitere na Wiktionary

Ụjọ

Nkọwa

[dezie]

Ụjọ bụ Ọnọdụ nke ịnwe mmetụta nke egwu ma ọ bụ nchegbu banyere ihe ọjọọ nwere ike ime.

Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ikwu eziokwu na-enweghị Ụjọ bụ ihe dị mkpa.
  2. Ọ nwere Ụjọ ịgwa ndị ọzọ eziokwu.


Mkpọpụta

[dezie]
Fear or dread

Olu mba

[dezie]
  1. Egwu

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

fear