Ụgha ihu igwe
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ụgha ihu igwe bụ nkwenkwe ma ọ bụ echiche na ngbanwe ihu igwe abụghị eziokwu, ma ọ bụ na a gbagọrọ ya agbagọ,ọ kachasị echiche na ọrụ mmadụ dị ka ịkụ ọkụ mmanụ fosil na igbutu osisi abụghị ihe kpatara okpomọkụ ụwa.
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Ụgha ihu igwe na-eme ka ụfọdụ mmadụ nwee obi abụọ banyere sayensị.
Mkpọpụta
[dezie]Olundi
[dezie]Asi iru igwe