Gaa na ọdịnaya

Ụgha

Sitere na Wiktionary

Ụgha


Nkọwa

[dezie]

Ụgha bụ Ụgha bụ okwu mmadụ na-ekwu nke na-adịghị eziokwu, nke e mebeghị, ma ọ bụ iji ghọgbuo mmadụ.

Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Okwu Ikenna bụ ụgha, ọ chọghị ikweta eziokwu.
  2. Ụmụaka kwesịrị ịmụta na ụgha na-emebi ntụkwasị obi.


Mkpọpụta

[dezie]
Lie lie


Olu mba

[dezie]
  1. Asị

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

lie