Gaa na ọdịnaya

Ụgbọ oloko

Sitere na Wiktionary

Ụgbọ oloko

Railway_Train_at_Kelvedon_Railway_Station_-_geograph.org.uk_-_6302865

Nkọwa

[dezie]

Ụgbọ oloko bụ ụgbọ njem na-eji ígwè arụ, na-akwọ n’ụzọ ígwè. Ọ na-eburu mmadụ na ibu site n’otu ebe gaa ebe ọzọ n’okporo ụzọ ígwè.

Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Chinonso gara Lagos n’ụgbọ oloko ụnyaahụ.
  2. Anyị ga-eji ụgbọ oloko gaa Enugu echi.


Mkpọpụta

[dezie]
Train


Olu mba

[dezie]
  1. Ụgbọ ụzọ ígwè

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

Train