Gaa na ọdịnaya

Ụgbọ mmiri ala

Sitere na Wiktionary

Ụgbọ mmiri ala

2023-05-01_ROPAX_ferry,_ISLE_OF_INNISFREE_-_IMO_8908466

Nkọwa

[dezie]

Ụgbọ mmiri ala bụ ụdị ụgbọ mmiri e ji ebugharị mmadụ ma ọ bụ ihe n’elu mmiri n’akụkụ osimiri, ọdọ, ma ọ bụ ebe mmiri dị shallow. Ụgbọ a anaghị eji ya gawa n'ime oke osimiri, kama a na-ejikarị ya n'akụkụ mmiri ala ma ọ bụ ebe mmiri dị ntakịrị omimi.


Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ada na ụmụnne ya na-eji ụgbọ mmiri ala gafee ọdọ mmiri.
  2. Nna m zụtara ụgbọ mmiri ala ọhụrụ maka azụmahịa n’osimiri.


Mkpọpụta

[dezie]
Ferry


Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

ferry