Ụgbọ elu
Ọdịdị
Ụgbọ elu

Nkọwa
[dezie]Ụgbọ bụ ụgbọ na-efe elu n’ime ikuku n'eme njem n’eluigwe.
Nkejiasụsu
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Emeka na Ada jiri ụgbọ elu si Nigeria ruo London.
- Ngozi hụrụ ụgbọ elu mbụ ya n’anya n’afọ gara aga.
Mkpọpụta
[dezie]
Olu mba
[dezie]- ụgbọ ịnyịnya ikuku