Ụba
Ọdịdị
Ụba
Nkọwa
[dezie]Ụba bụ ọnọdụ ebe mmadụ ma ọ bụ obodo nwere akụ, ihe onwunwe, ma ọ bụ ihe bara uru n’ụzọ dị ukwuu. Ọ na-egosikwa ịdị ukwuu nke ihe mmadụ nwere.
Nkejiasụsu
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ụba adịghị abịa n’efu, mmadụ ga-arụsi ọrụ ike.
- Chinedu nwere ụba, ọ na-enyere ndị ogbenye aka.
Mkpọpụta
[dezie]
Olu mba
[dezie]- Aku