Gaa na ọdịnaya

Ụbọchị ọmụmụ

Sitere na Wiktionary

Ụbọchị ọmụmụ

Pierre-Auguste_Renoir_-_Luncheon_of_the_Boating_Party_-_Google_Art_Project

Nkọwa

[dezie]

Ụbọchị ọmụmụ bụ ụbọchị e mụrụ mmadụ, ya bụ, ụbọchị a mụrụ onye n'ụwa. Ọ bụ ụbọchị e ji echeta ma kelee Chineke maka ndụ onye ahụ.

Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Tobe na-eme emume ụbọchị ọmụmụ ya taa.
  2. Anyị gara ụlọ Ada iji kele ya maka ụbọchị ọmụmụ ya.


Mkpọpụta

[dezie]
Birthday


Olu mba

[dezie]
  1. ọnwa ọmụmụ

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

Birthday