Ụ̀fọ́dụ́
Ọdịdị
Ụ̀fọ́dụ́
Nkọwa
[dezie]Okwu “Ụ̀fọ́dụ́” pụtara ọnụọgụ́ mmadụ ma ọ bụ ihe ụfọdụ nke a maghị kpọmkwem — karịa otu, ma ọ bụghị ha niile, ma ọ bụ nke na-adịghị ukwuu n’ọnụ ọgụ.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Bịa rie ụ̀fọ́dụ́ nri a
- Ụ̀fọ́dụ́ akwụkwọ dị n’elu tebụl
Mkpọpụta
[dezie]