Gaa na ọdịnaya

ọria ozurumba

Sitere na Wiktionary

ọrịa ozurumba

Nkọwa

[dezie]

ọrịa ozurumba bụ ụdị ọrịa na-egbu ọtụtụ mmadụ karia otu atụrụ anya. Udị ọria na-efekwa efe.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ọria ozurumba gburu ọtụtụ ndi obodo n'afọ 2019.
  2. Ọrịa nje Korona so n'otu n'ime ọria ozurumba.

Mkpọpụta

[dezie]
ọrịa ozurumba




Olumba

[dezie]


Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

epidemic