Gaa na ọdịnaya

ọrịa obi

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]
  • ngalaba ọgwụ na arụ ọrụ n’ịchọpụta na ịgwọ ọrịa nke obi, akwara na sistemụ ọbara. Ọrịa ndị a gụnyere ọrịa akwara, nsogbu n’arụ obi, na nkụda obi
  • ọmụmụ ihe na ọgwụgwọ ọrịa nke obi na arịa ọbara

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • onye ma ahọ olee ọ ga-ewe iji mụọ ihe gbasara ọrịa obi?
  • Akwụkwọ ahụ kọwara nke ọma gbasara ọrịa obi

Mkpọpụta

[dezie]


Olumba

[dezie]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

cardiology