ọpụrụiche
Ihe na adịghị ka ibe ya, ihe ụdịdị ya dị iche na ndị ọzọ. E jikwa akọwa ndị iche dị na-etiti ihe na ibe ya.
Nkọwa aha
Ụtọ mmanya nkea bụ ọpụrụiche
Ọgbaraịche
different
différent