ọnyanwaududo
Ọdịdị
ọnyanwaududo
Nkọwa
[dezie]Ụlọ ebe ududo na-ebi bụ nke oji aka ya kpaa. Ọtụtụ oge ahụhụ maọbụ ihe ọbula danyere n'ụlọ ududo anaghị agbana n'ihi na ihe dika eriri oji kapaa ulọ ya na ekedo ihe ọbụla danyere na ya. Ọ bụ nke a mere eji akpọ ya ọnya nwa ududo
Nkejiaụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Ọnyanwaududo jidere ukpana ahụ