Gaa na ọdịnaya

ọnyụnyụ ọbara

Sitere na Wiktionary

Ọnyunyu Ọbara

Nkọwa

[dezie]

Ọnyụnyụ ọbara bụ ọrịa eriri afọ nke na-ebute afọ ọsịsa ọbara na afọ mgbu. Nje bụ ihe na-akpata ọnyụnyụ ọbara. Ọrịa nkea na egbu mmadu ọsisọ ma ọ bụrụ na adighị ewechi mmiri na ahụ onye an anyụ afọ ọsịsa ọbara.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Ọnyụnyụ ọbara bụ ọrịa na-egbu ụmụaka. Debe gburugburu gị ọcha iji zere ya.
  • Gbaa mbọ hụ na ị na enye nwatakiri mmiri iji dochie mmiri ọ bụla na-apụ n'ahụ ya mgbe ọnwere ọrịa ọnyụnyụ ọbara.

Mkpọpụta

[dezie]


Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Dysentery