Gaa na ọdịnaya

ọnyà ududo

Sitere na Wiktionary
ọnyà ududo

Nkọwa

[dezie]

Ọdịdị ọnyà nke ududo n'akpa na ekwe site na ihe ọna emepụta na ahụ ya nke ọ na eji enweta ma ọ bụ na ejide ahụhụ na ihe ndị ọzọ

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Ọnyà ududo si jidere ụfọdụ ụmụ ahụhụ na efe ghari na ọkụ na abalị
  • Biko,  cheta wepụ ọnyà ududo niile dị na ụlọ a

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Cobweb