Gaa na ọdịnaya

ọnwụnwa

Sitere na Wiktionary
Eserese maka ọnwụnwa nke Jizọs

Nkọwa

[dezie]
  • ọchịchọ ime ihe, ọkachasị ihe na-adịghị mma ma ọ bụ nzuzu
  • ihe na-adọta maọbụ na-anwa mmadụ

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Emegidere m ọnwụnwa ịzụta uwe ọhụrụ
  • Obodo Lagos nwere ọtụtụ ihe ọnwụnwa nke ndụ

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Temptation