Gaa na ọdịnaya

ọnu ọriri

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]
  • onu oriri bụ ọdịda ike ma ọ bụ uru nke ego na ihe onwere ike ịzụta nke nọ n'mgbada ma oge n'aga
  • ịrị elu ọnụahịa ụdị ihe dị iche iche n'obodo nke mere na nnukwu ego na azụta obere ihe
  • mbelata uru nke ego na mkpa ọ na egbochi
  • nnukwu mmụba ma ọ bụ mmụsa nke na-enweghị ike ịkọwa

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • ihe niile adịla oke ọnụ na mba a. Ha na-ekwu na ọ bụ onu oriri
  • ọ bụ onu oriri na-eme ka ego tufuo uru ya na ọtụtụ puku naira mmadụ ji gaa ahịa ga-azụta dị nnọọ naanị ihe ole na ole, ihe na-adịghị otua na oge gara-aga?
  • onu oriri nke akara ya n'ule ahu doro anya. Gịnị mere n'ezie?

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Inflation