Gaa na ọdịnaya

ọnụma

Sitere na Wiktionary

Ọnụma

Nkọwa

[dezie]
  1. Ọnụma bụ oke iwe.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ọnụma ebutela ọtụtụ nsogbu n'ụwa, ya mere o ji dị mkpa na onye ọbụla ga-achịkọta ọnụma.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ọsụkọsụ

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

rage