ọnụ ala
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]bụ ihe na-efu obere ego ma ọ bụ ihe dị ọnụ dị mfe ịzụta. A na-eji ya akọwa ngwaahịa, ọrụ, ma ọ bụ ihe ọ bụla na-efu obere ego karịa nkịtị.
Nkejiasụsu
[dezie]Aha nkọwa
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ụtụtụ ka mma ịzụ ahịa n’ihi na ihe dị ọnụ ala.
- Nne m hụrụ ebe ha na-ere akwụkwọ nri n’ọnụ ala.
Mkpọpụta
[dezie]