ọma
Ọdịdị
ọma
Nkọwa
[dezie]ọma bụ ihe dị mma, ezigbo, maọbụ ihe na-atọ ụtọ/obi ụtọ. Ọ na-ezo aka n’ihe ọma, àgwà ọma, maọbụ onye nwere àgwà dị mma.
Nkejiasụsu
[dezie]Nkọwaaha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ada bụ nwaanyị ọma.
- Chinedu nwere obi ọma.
Mkpọpụta
[dezie]
Olu mba
[dezie]- ị di nma