Gaa na ọdịnaya

ọkwa

Sitere na Wiktionary

ọkwà

  1. Nke a na-egosi iwu maọbụ usoro mmadụ ga-agbaso mee ihe.
  2. Ọ na- egosi iwu mmadụ ga edobe, ọ nwere ike ịbụ iwu obodo,iwu ụlọ ọrụ, ụlọ akwụkwọ w.d.g.

Nkejiasụsụ

[dezie ebe o si]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie ebe o si]
  1. obodo mara ọkwa ka onye ọbụla nọdu n'ụlọ maka ngagharị iwe na-aga n'ihu ugbu a
  2. ọkwa di onyeisi ụlọọrụ nyere bụ ka anyị na-abia ọrụ n'oge

mkpọpụta

[dezie ebe o si]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie ebe o si]

notice