Gaa na ọdịnaya

ọkpara

Sitere na Wiktionary

nkọwa

[dezie]

Nwa nwoke mbụ n'ezinụlọ.

nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

ọmụmaatụ

[dezie]

O dinyere ọkpara ya ahịa.

mkpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]
  1. okwara
  2. ọkpala

ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

(one's first son)