ọkụkọ̀
Ọdịdị
ọkụkọ̀
Nkọwa
[dezie]otu ụdị n'ime ụdị nnụnụ (ma ọ bụ ānụ ufe) ndị mmadụ na-àzụ̀ n'ụlọ maka iri ya eri ma ọ bụ ire ya ere


Nkejiasụsụ
[dezie]Āhà
Ọmụmaatụ
[dezie]Nna Ada na-arụ ụlọ okukọ̀. Ị ga-eri ānụ ọkụkọ̀ ka ọ bụ ānụ ēhī? Anyị gara ahịa ịzụta ọkụkọ̀ maka mmemme Ekeresimesi.
Mkpọpụta
[dezie]