Gaa na ọdịnaya

ọjụjụ

Sitere na Wiktionary

ọjụjụ

nke a bụ ọnọdụ ijụ ihe maọbụ mmadụ naị chọghị ihe ahụ maọbụ onye ahụ.

nkejiasụsụ

[dezie ebe o si]

aha

ọmụmatụ

[dezie ebe o si]

ọjụjụ Nna Ngọzi jụrụ nrị Nne Ngọzị gbagojuru ya anya.

mkpọpụta

[dezie ebe o si]
ọjụjụ





NtỤgharị n'asụsụ oọzọ

[dezie ebe o si]

rejection