Gaa na ọdịnaya

ọjịugo

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ okwu Igbo nke ana aza n'aha mgbe ụfọdụ n'ihi nnukwu ugwu ana akwanyere ọjị.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]
  1. Aha nnem bụ ọjịugo

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

king's kola