ọgwụmgbochi
Ọdịdị
ọgwụmgbochi
Nkọwa
[dezie]Bụ ọgwụ ana enye mmadụ maọbụ anụmanụ ịji gbochie otu udịrị ọrịa. Ọria dị iche iche nwere ọgwụ mgbochi nke ha.

Nkejiasụsụ
[dezie]aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Agbara nwanyị ahụ ọgwụ mgbochi ọrịa polio.
Mkpọpụta
[dezie]