Gaa na ọdịnaya

ọgwụgwọ ọria

Sitere na Wiktionary

ọgwụgwọ ọrịa

Nkọwa

[dezie]
  1. ọgwụgwọ ọrịa bụ ụsoro esi eme maọbụ agbaso iji mee ka mmadụ nwee ahụike.
  2. ọgwụgwọ ọrịa bụ ihe di iche iche eji agwọ ọrịa dị iche iche iji mee ka ihe ọbụla nwere ndụ nwee ahụike.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. E nwetala usoro ọgwọgwọ ọrịa korona.


Mkpọpụta

[dezie]
ọgwọgwọ ọrịa




Olumba

[dezie]


Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

cure