Gaa na ọdịnaya

ọgba

Sitere na Wiktionary
ọgba
nnukwu ọgba

Nkọwa

[dezie]

ohere ma ọ bụ ihe dị ka ụlọ ekereke nke dị n'okpuruala n'akụkụ ugwu ma ọ bụ n'elu site n'agbata ugwu

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Mkpọpụta

[dezie]
  • Ọgba ndị dị n’obodo anyị bụ ebe anyị zoro n’oge agha Biafra
  • O juru m anya etu esi akpụbe ọgba
  • N’ọgba ndị dị n’obodo m, inwere ike ị si n’otu akụkụ gaa na ngalaba ọzọ n'ime ya ma pụta site n'ụzọ dị iche iche

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Cave