ọgụ
Ọdịdị
Ọgụ
Nkọwa
[dezie]Nkea bụ isonye n'ihe ike gụnyere mgbanwe ọkpọ na iji ngwa agha dị iche iche.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Ịlụ ọgụ bụ otu n'ime ihe ndị eji edozi esemokwu na mgbe ochie
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Mgba
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Beeke
[dezie]Fight Fight
German
[dezie]Kampf kampf